Dedi (nakwa Djedi [1] ma ọ bụ Djedi nke Djed-Sneferu[2]) bụ aha onye dibịa afa Ijipt oge ochie pụtara n'isi nke anọ nke akụkọ a kọrọ na kpara Westcar Papyrus. A na-ekwu na ọ rụrụ ọrụ ebube n'oge ọchịchị eze (pharaoh) Khufu (Ụdị Ọchịchị nke anọ).
Developed by Nelliwinne